Diuterọnọmi 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ị ga-agakwuru ndị nchụàjà,+ bụ́ ndị Livaị, nakwa onyeikpe+ nke ga na-ekpe ikpe n’oge ahụ, ị ga-ajụkwa ase, ha ga-agwakwa gị ihe ha kpebiri.+ Diuterọnọmi 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 mmadụ abụọ ahụ na-ese okwu ga-eguzokwa n’ihu Jehova, n’ihu ndị nchụàjà na ndị ikpe bụ́ ndị ga na-eje ozi n’oge ahụ.+ Malakaị 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na egbugbere ọnụ onye nchụàjà kwesịrị ichekwa ihe ọmụma, ndị mmadụ kwesịkwara ịchọ iwu n’ọnụ ya;+ n’ihi na ọ bụ onye ozi Jehova nke ụsụụ ndị agha.+
9 ị ga-agakwuru ndị nchụàjà,+ bụ́ ndị Livaị, nakwa onyeikpe+ nke ga na-ekpe ikpe n’oge ahụ, ị ga-ajụkwa ase, ha ga-agwakwa gị ihe ha kpebiri.+
17 mmadụ abụọ ahụ na-ese okwu ga-eguzokwa n’ihu Jehova, n’ihu ndị nchụàjà na ndị ikpe bụ́ ndị ga na-eje ozi n’oge ahụ.+
7 N’ihi na egbugbere ọnụ onye nchụàjà kwesịrị ichekwa ihe ọmụma, ndị mmadụ kwesịkwara ịchọ iwu n’ọnụ ya;+ n’ihi na ọ bụ onye ozi Jehova nke ụsụụ ndị agha.+