Ọnụ Ọgụgụ 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Enak,+ ụmụ ndị Nefilim; anyị wee dị ka ụkpara n’anya anyị, otú ahụkwa ka anyị dị n’anya ha.”+ Diuterọnọmi 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 (Ndị Imim+ bi na ya n’oge gboo. Ha dị ike ma dị ọtụtụ, tookwa ogologo dị ka ụmụ Enak.+ Diuterọnọmi 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ndị dị ike ma too ogologo, ụmụ Enak,+ bụ́ ndị gị onwe gị maara, ndị ị nụkwara ka a na-ekwu banyere ha, sị, ‘Ònye pụrụ iguzosi ike n’ihu ụmụ Enak?’
33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Enak,+ ụmụ ndị Nefilim; anyị wee dị ka ụkpara n’anya anyị, otú ahụkwa ka anyị dị n’anya ha.”+
2 ndị dị ike ma too ogologo, ụmụ Enak,+ bụ́ ndị gị onwe gị maara, ndị ị nụkwara ka a na-ekwu banyere ha, sị, ‘Ònye pụrụ iguzosi ike n’ihu ụmụ Enak?’