Ọnụ Ọgụgụ 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Enak,+ ụmụ ndị Nefilim; anyị wee dị ka ụkpara n’anya anyị, otú ahụkwa ka anyị dị n’anya ha.”+ Joshụa 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba+ nke a bụ onye kasị ukwuu n’etiti ụmụ Enak). Ala ahụ enweghị nsogbu agha ọzọ.+
33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Enak,+ ụmụ ndị Nefilim; anyị wee dị ka ụkpara n’anya anyị, otú ahụkwa ka anyị dị n’anya ha.”+
15 Aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba+ nke a bụ onye kasị ukwuu n’etiti ụmụ Enak). Ala ahụ enweghị nsogbu agha ọzọ.+