13 Ị ga-ekwu n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Ewepụtawo m ihe dị nsọ n’ụlọ m, enyewokwa m ya onye Livaị na onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna nakwa nwaanyị di ya nwụrụ,+ dị ka ihe dum i nyere m n’iwu si dị. Emebighị m ihe ndị i nyere n’iwu, echefughịkwa m ha.+