-
Levitikọs 25:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 Ihe ala unu mepụtara n’afọ ahụ ọ na-ezu ike ga-abụrụ unu ihe oriri, maka gị na ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị na onye ọrụ e goro ego na onye ọbịa gị na ya bi, ndị mbịarambịa gị na ha bi,
-