Diuterọnọmi 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Lezienụ anya ka unu debe ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ niile m na-enye unu taa.+ Diuterọnọmi 26:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Taa, Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị iwu ka i debe ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị a;+ jiri obi gị dum+ na mkpụrụ obi gị dum+ debe ha ma mee ha. Luk 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ọ sịrị: “Ee e, kama nke ahụ, Obi ụtọ na-adịrị ndị na-anụ okwu Chineke ma na-edebe ya!”+
16 “Taa, Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị iwu ka i debe ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị a;+ jiri obi gị dum+ na mkpụrụ obi gị dum+ debe ha ma mee ha.