Diuterọnọmi 5:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Lezienụ anya ime nnọọ dị ka Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+ Diuterọnọmi 12:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Okwu ọ bụla nke m na-enye unu n’iwu ka unu ga-elezi anya mee.+ Unu atụkwasịla ihe na ya, unu ewepụkwala ihe na ya.+ Abụ Ọma 119:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gị onwe gị enyewo iwu ka e debe iwu gị,+Ka e jiri nlezianya debe ya.+ 1 Jọn 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+
32 Lezienụ anya ime nnọọ dị ka Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+
32 Okwu ọ bụla nke m na-enye unu n’iwu ka unu ga-elezi anya mee.+ Unu atụkwasịla ihe na ya, unu ewepụkwala ihe na ya.+
3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+