Jenesis 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Biri dị ka ọbịa n’ala a,+ m ga-anọnyere gị, m ga-agọzikwa gị, n’ihi na ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ala a niile,+ m ga-emezukwa iyi m ṅụụrụ Ebreham nna gị,+ Ọpụpụ 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ka oge na-aga, Chineke nụrụ+ ude ha na-asụ,+ Chineke wee cheta ọgbụgba ndụ ya na Ebreham, Aịzik na Jekọb.+ Abụ Ọma 105:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Bụ́ ọgbụgba ndụ ya na Ebreham,+Nakwa iyi ọ ṅụụrụ Aịzik,+
3 Biri dị ka ọbịa n’ala a,+ m ga-anọnyere gị, m ga-agọzikwa gị, n’ihi na ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ala a niile,+ m ga-emezukwa iyi m ṅụụrụ Ebreham nna gị,+
24 Ka oge na-aga, Chineke nụrụ+ ude ha na-asụ,+ Chineke wee cheta ọgbụgba ndụ ya na Ebreham, Aịzik na Jekọb.+