Diuterọnọmi 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Lezienụ anya ka a ghara ịrata obi unu,+ unu ewee gaa fee chi ọzọ ma kpọọrọ ha isiala,+ Diuterọnọmi 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 o wee gaa fee chi ọzọ ma kpọọrọ ha isiala, ma ọ bụ kpọọrọ anyanwụ ma ọ bụ ọnwa ma ọ bụ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe isiala,+ bụ́ ihe m na-enyeghị n’iwu,+ Ndị Hibru 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịmalite inwe ajọ obi nke na-enweghị okwukwe site n’ịhapụ Chineke dị ndụ;+
3 o wee gaa fee chi ọzọ ma kpọọrọ ha isiala, ma ọ bụ kpọọrọ anyanwụ ma ọ bụ ọnwa ma ọ bụ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe isiala,+ bụ́ ihe m na-enyeghị n’iwu,+
12 Ụmụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịmalite inwe ajọ obi nke na-enweghị okwukwe site n’ịhapụ Chineke dị ndụ;+