Diuterọnọmi 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, ọ dịghị onye kwesịrị ịda ogbenye n’etiti unu, n’ihi na Jehova aghaghị ịgọzi+ gị n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka i nweta dị ka ihe nketa,+ Ilu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya,+ ọ dịghịkwa atụkwasị ihe mgbu na ya.+
4 Otú ọ dị, ọ dịghị onye kwesịrị ịda ogbenye n’etiti unu, n’ihi na Jehova aghaghị ịgọzi+ gị n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka i nweta dị ka ihe nketa,+