13 Gidiọn wee sị ya: “Biko, onyenwe m, ọ bụrụ na Jehova nọnyeere anyị, gịnịzi mere ihe ndị a niile ji na-adakwasị anyị,+ olee ọrụ ebube ya niile+ nna anyị hà kọọrọ anyị,+ sị, ‘Ọ́ bụghị n’Ijipt ka Jehova si kpọpụta anyị?’+ Ma ugbu a, Jehova agbahapụwo anyị,+ ọ na-enyefekwa anyị n’ọbụ aka Midian.”