Diuterọnọmi 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ya ka Jehova bụ́ Chineke gị họọrọ n’etiti ebo gị niile ka o guzoro na-eje ozi n’aha Jehova, ya na ụmụ ya ndị ikom, mgbe niile.+ Malakaị 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Iwu nke eziokwu dị n’ọnụ ya,+ ọ dịghịkwa ajọ omume a hụrụ n’egbugbere ọnụ ya. O so m na-eje ije n’udo nakwa n’ịkwụwa aka ọtọ,+ o mekwara ka ọtụtụ ndị hapụ njehie ha.+
5 N’ihi na ọ bụ ya ka Jehova bụ́ Chineke gị họọrọ n’etiti ebo gị niile ka o guzoro na-eje ozi n’aha Jehova, ya na ụmụ ya ndị ikom, mgbe niile.+
6 Iwu nke eziokwu dị n’ọnụ ya,+ ọ dịghịkwa ajọ omume a hụrụ n’egbugbere ọnụ ya. O so m na-eje ije n’udo nakwa n’ịkwụwa aka ọtọ,+ o mekwara ka ọtụtụ ndị hapụ njehie ha.+