Jenesis 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ‘M ga-eme ka mkpụrụ gị mụbaa dị ka kpakpando nke eluigwe, m ga-enyekwa mkpụrụ gị ala a niile;+ ọ bụkwa site ná mkpụrụ gị ka mba niile nke ụwa ga-agọzi onwe ha,’+ Ọpụpụ 23:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jeerenụ Jehova bụ́ Chineke unu ozi,+ ọ ga-agọzikwa nri gị na mmiri gị;+ n’ezie, m ga-ewepụ ọrịa n’etiti gị.+ Ilu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya,+ ọ dịghịkwa atụkwasị ihe mgbu na ya.+
4 ‘M ga-eme ka mkpụrụ gị mụbaa dị ka kpakpando nke eluigwe, m ga-enyekwa mkpụrụ gị ala a niile;+ ọ bụkwa site ná mkpụrụ gị ka mba niile nke ụwa ga-agọzi onwe ha,’+
25 Jeerenụ Jehova bụ́ Chineke unu ozi,+ ọ ga-agọzikwa nri gị na mmiri gị;+ n’ezie, m ga-ewepụ ọrịa n’etiti gị.+