Diuterọnọmi 5:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Lezienụ anya ime nnọọ dị ka Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+ Jọn 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụ na unu maara ihe ndị a, unu ga-enwe obi ụtọ ma ọ bụrụ na unu ana-eme ha.+ Jems 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma, bụrụnụ ndị na-eme okwu Chineke,+ unu abụla ndị na-anụ naanị ọnụnụ, ndị ji echiche ụgha na-aghọgbu onwe ha.+
32 Lezienụ anya ime nnọọ dị ka Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+
22 Ma, bụrụnụ ndị na-eme okwu Chineke,+ unu abụla ndị na-anụ naanị ọnụnụ, ndị ji echiche ụgha na-aghọgbu onwe ha.+