Diuterọnọmi 5:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Jeenụ ije n’ụzọ+ niile Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu, ka unu wee dị ndụ, ka ihe wee gaziere unu,+ ka ụbọchị unu ga-ebi n’ala ahụ unu ga-enweta wee dịkwa ogologo. 2 Ihe E Mere 6:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ka ha wee tụọ egwu+ gị site n’ije ije n’ụzọ gị n’ụbọchị niile ha dị ndụ n’elu ala nke i nyere nna nna anyị hà.+ Abụ Ọma 128:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 128 Obi ụtọ na-adịrị onye ọ bụla nke na-atụ egwu Jehova,+Onye na-eje ije n’ụzọ ya.+ Luk 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha abụọ bụ ndị ezi omume+ n’ihu Chineke n’ihi na ha na-eje ije otú a na-apụghị ịta ha ụta,+ dị ka iwu+ na ntụziaka+ niile nke Jehova si dị.+
33 Jeenụ ije n’ụzọ+ niile Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu, ka unu wee dị ndụ, ka ihe wee gaziere unu,+ ka ụbọchị unu ga-ebi n’ala ahụ unu ga-enweta wee dịkwa ogologo.
31 ka ha wee tụọ egwu+ gị site n’ije ije n’ụzọ gị n’ụbọchị niile ha dị ndụ n’elu ala nke i nyere nna nna anyị hà.+
6 Ha abụọ bụ ndị ezi omume+ n’ihu Chineke n’ihi na ha na-eje ije otú a na-apụghị ịta ha ụta,+ dị ka iwu+ na ntụziaka+ niile nke Jehova si dị.+