Ọpụpụ 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, o weere akwụkwọ ọgbụgba ndụ+ ahụ gụọ ná ntị ndị Izrel.+ Ha wee sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru, anyị ga-erubekwa isi.”+ Ndị Galeshia 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ihe ndị a bụ ihe ngosi bụ́ ihe atụ;+ n’ihi na ndị inyom a pụtara ọgbụgba ndụ abụọ,+ nke ahụ sitere n’Ugwu Saịnaị,+ bụ́ nke na-amụ ụmụ nye ịnọ n’ohu, nke bụkwa Hega.
7 N’ikpeazụ, o weere akwụkwọ ọgbụgba ndụ+ ahụ gụọ ná ntị ndị Izrel.+ Ha wee sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru, anyị ga-erubekwa isi.”+
24 Ihe ndị a bụ ihe ngosi bụ́ ihe atụ;+ n’ihi na ndị inyom a pụtara ọgbụgba ndụ abụọ,+ nke ahụ sitere n’Ugwu Saịnaị,+ bụ́ nke na-amụ ụmụ nye ịnọ n’ohu, nke bụkwa Hega.