Joshụa 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 nakwa ihe niile o mere eze abụọ nke ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, ya bụ, Saịhọn+ eze Heshbọn na Ọg+ eze Beshan, onye nọ n’Ashtarọt.+
10 nakwa ihe niile o mere eze abụọ nke ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, ya bụ, Saịhọn+ eze Heshbọn na Ọg+ eze Beshan, onye nọ n’Ashtarọt.+