Ọnụ Ọgụgụ 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Izrel wee zigara Saịhọn+ eze ndị Amọraịt ndị ozi, sị: Ọnụ Ọgụgụ 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Izrel wee jiri ihu mma agha+ gbuo ya ma nweta ala+ ya malite n’Anọn+ ruo Jabọk,+ n’ebe dị ụmụ Amọn nso; n’ihi na Jeza+ bụ ókè ụmụ Amọn.+ Diuterọnọmi 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Anyị wee weghara obodo ya niile n’oge ahụ ma bibie+ obodo ọ bụla, gbuokwa ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị. Ọ dịghị onye anyị hapụrụ ndụ.
24 Izrel wee jiri ihu mma agha+ gbuo ya ma nweta ala+ ya malite n’Anọn+ ruo Jabọk,+ n’ebe dị ụmụ Amọn nso; n’ihi na Jeza+ bụ ókè ụmụ Amọn.+
34 Anyị wee weghara obodo ya niile n’oge ahụ ma bibie+ obodo ọ bụla, gbuokwa ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị. Ọ dịghị onye anyị hapụrụ ndụ.