22 E debara aha ha n’akwụkwọ dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ nwoke niile si dị, malite ná ndị ruru otu ọnwa gbagowe.+ Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha dị puku asaa na narị ise.+
62 E si n’ebo Ịsaka+ nakwa n’ebo Asha+ nakwa n’ebo Naftalaị+ nakwa n’ebo Manase+ nke nọ na Beshan nye ụmụ Geshọm+ obodo iri na atọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ.