Ọpụpụ 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Erọn wee lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ E mesịa, ọ mụụrụ ya Nedab na Abaịhu, Elieza na Ịtama.+ Ọpụpụ 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Elieza, nwa Erọn,+ lụụrụ otu n’ime ụmụ ndị inyom Putiel. E mesịa, ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, Nedab na Abaịhu nwụrụ n’ihu Jehova mgbe ha surere ihe nsure ọkụ nke iwu na-akwadoghị+ n’ihu Jehova n’ala ịkpa Saịnaị; ha amụtaghịkwa nwa ọ bụla. Ma Elieza+ na Ịtama+ nọ na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà, ha na Erọn nna ha.
23 Erọn wee lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ E mesịa, ọ mụụrụ ya Nedab na Abaịhu, Elieza na Ịtama.+
25 Elieza, nwa Erọn,+ lụụrụ otu n’ime ụmụ ndị inyom Putiel. E mesịa, ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
4 Otú ọ dị, Nedab na Abaịhu nwụrụ n’ihu Jehova mgbe ha surere ihe nsure ọkụ nke iwu na-akwadoghị+ n’ihu Jehova n’ala ịkpa Saịnaị; ha amụtaghịkwa nwa ọ bụla. Ma Elieza+ na Ịtama+ nọ na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà, ha na Erọn nna ha.