Joshụa 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 ruokwa Ibrọn na Rihọb na Hamọn na Kena ruo Saịdọn+ nke nwere ụba mmadu. Ndị Ikpe 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Asha+ achụpụghị ndị bi n’Ako na ndị bi na Saịdọn+ na Alab na Akzib+ na Helba na Efik+ na Rihọb.+ 1 Ihe E Mere 6:75 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 75 nakwa Hukọk+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Rihọb+ na ala ịta ahịhịa ya;