22 “N’ihi na ọ bụrụ na unu edebezuo iwu+ a dum m na-enye unu wee mee ya, wee hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya,+ wee jee ije n’ụzọ ya niile,+ raparakwa ya n’ahụ́,+
4 Jehova bụ́ Chineke unu ka unu ga-eso, ya ka unu ga-atụ egwu, ihe o nyere n’iwu ka unu ga-edebe, olu ya ka unu ga-ege ntị, ya ka unu ga-ejere ozi, ọ bụkwa n’ahụ́ ya ka unu ga-arapara.+