Ọnụ Ọgụgụ 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị inyom ahụ wee bịa kpọọ ndị Izrel ka ha bịa maka àjà ha na-achụrụ chi ha,+ ndị Izrel wee malite iri ihe oriri na ịkpọrọ chi ha isiala.+ Ọnụ Ọgụgụ 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Izrel wee rapara n’ahụ́ Bel nke Piọ;+ Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ.+ Diuterọnọmi 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Unu ji anya unu hụ ihe Jehova mere n’ihe metụtara Bel nke Piọ,+ na Jehova bụ́ Chineke gị lara onye ọ bụla nke sooro Bel nke Piọ n’iyi n’etiti unu.+
2 Ndị inyom ahụ wee bịa kpọọ ndị Izrel ka ha bịa maka àjà ha na-achụrụ chi ha,+ ndị Izrel wee malite iri ihe oriri na ịkpọrọ chi ha isiala.+
3 “Unu ji anya unu hụ ihe Jehova mere n’ihe metụtara Bel nke Piọ,+ na Jehova bụ́ Chineke gị lara onye ọ bụla nke sooro Bel nke Piọ n’iyi n’etiti unu.+