27 Ị ga-achụkwa àjà nsure ọkụ gị,+ bụ́ anụ na ọbara ya,+ n’elu ebe ịchụàjà nke Jehova bụ́ Chineke gị; a ga-awụpụkwa ọbara anụ ndị i ji chụọ àjà n’ihu ebe ịchụàjà Jehova+ bụ́ Chineke gị, ma ị ga-eri anụ ya.
11 E mesịa, ụmụ Izrel ndị ọzọ nụrụ+ ka a sịrị: “Lee! Ụmụ Ruben na ụmụ Gad na ọkara ebo Manase ewuwo ebe ịchụàjà n’ókè nke ala Kenan nke dị n’ógbè Jọdan, ná mpaghara bụ́ nke ụmụ Izrel.”
28 Ya mere, eze natara ndụmọdụ+ wee mee nwa ehi ọlaedo abụọ+ ma gwa ndị ahụ, sị: “Ọ bụ ihe siri ike nke ukwuu unu ịgbagowe Jeruselem. Lee Chineke gị,+ Izrel, nke kpọpụtara gị n’ala Ijipt.”+