Ndị Ikpe 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, mụ onwe m ekwuwo, sị, ‘Agaghị m achụpụ ha n’ebe unu nọ, ha ga-aghọkwara unu ọnyà,+ chi ha ga-aghọkwara unu ihe ụrà.’”+ Ndị Ikpe 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 mụ onwe m agakwaghị achụpụ nke ọ bụla n’ime mba ndị Jọshụa hapụrụ mgbe ọ nwụrụ,+ Ndị Ikpe 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee were ha resi+ Kushan-rishateyim eze Mesopotemia;+ ụmụ Izrel wee na-ejere Kushan-rishateyim ozi ruo afọ asatọ.
3 Ya mere, mụ onwe m ekwuwo, sị, ‘Agaghị m achụpụ ha n’ebe unu nọ, ha ga-aghọkwara unu ọnyà,+ chi ha ga-aghọkwara unu ihe ụrà.’”+
8 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee were ha resi+ Kushan-rishateyim eze Mesopotemia;+ ụmụ Izrel wee na-ejere Kushan-rishateyim ozi ruo afọ asatọ.