Joshụa 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha na Jọshụa wee mee udo,+ gbaakwa ndụ ka ọ hapụ ha ndụ, ndị isi+ nke nzukọ ahụ wee ṅụọrọ ha iyi.+ Joshụa 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ dịghị obodo mere ka udo dịrị n’etiti ha na ụmụ Izrel ma e wezụga ndị Haịvaịt+ bi na Gibiọn.+ Ha lụtara obodo ndị nke ọzọ niile n’agha.+
15 Ha na Jọshụa wee mee udo,+ gbaakwa ndụ ka ọ hapụ ha ndụ, ndị isi+ nke nzukọ ahụ wee ṅụọrọ ha iyi.+
19 Ọ dịghị obodo mere ka udo dịrị n’etiti ha na ụmụ Izrel ma e wezụga ndị Haịvaịt+ bi na Gibiọn.+ Ha lụtara obodo ndị nke ọzọ niile n’agha.+