Levitikọs 27:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ dịghị onye a raara nye, bụ́ onye a ga-ebibi ebibi n’etiti ụmụ mmadụ, nke a ga-agbapụta agbapụta.+ A ghaghị igbu ya.+ Diuterọnọmi 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ naanị n’obodo niile nke ndị a Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị obodo ha ka ọ bụrụ ihe nketa gị ka ị na-agaghị ahapụ ihe ọ bụla na-eku ume ka ọ dịrị ndụ,+ Abụ Ọma 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Aka gị ga-enweta ndị iro gị niile;+Aka nri gị ga-enweta ndị kpọrọ gị asị.
29 Ọ dịghị onye a raara nye, bụ́ onye a ga-ebibi ebibi n’etiti ụmụ mmadụ, nke a ga-agbapụta agbapụta.+ A ghaghị igbu ya.+
16 Ọ bụ naanị n’obodo niile nke ndị a Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị obodo ha ka ọ bụrụ ihe nketa gị ka ị na-agaghị ahapụ ihe ọ bụla na-eku ume ka ọ dịrị ndụ,+