Joshụa 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, Keleb chụpụrụ ụmụ Enak+ atọ n’ebe ahụ, ya bụ, Shishaị+ na Ahaịman na Talmaị,+ ndị Enak mụrụ.+ Ndị Ikpe 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ha nyere Keleb Hibrọn, dị nnọọ ka Mozis kwere ná nkwa,+ ọ chụpụrụ ụmụ Enak atọ n’ebe ahụ.+
14 Ya mere, Keleb chụpụrụ ụmụ Enak+ atọ n’ebe ahụ, ya bụ, Shishaị+ na Ahaịman na Talmaị,+ ndị Enak mụrụ.+