Ọnụ Ọgụgụ 34:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Akụkụ ndịda unu ga-amalite n’ala ịkpa Zin n’akụkụ Idọm,+ ókè ndịda unu ga-amalite na nsọtụ Oké Osimiri Nnu+ n’ebe ọwụwa anyanwụ. Diuterọnọmi 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu alụsola ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye unu ala ha, ọbụnadị otu ọbụ ụkwụ; n’ihi na enyewo m Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+
3 “‘Akụkụ ndịda unu ga-amalite n’ala ịkpa Zin n’akụkụ Idọm,+ ókè ndịda unu ga-amalite na nsọtụ Oké Osimiri Nnu+ n’ebe ọwụwa anyanwụ.
5 Unu alụsola ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye unu ala ha, ọbụnadị otu ọbụ ụkwụ; n’ihi na enyewo m Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+