5 Ugbu a, ụmụ gị ndị ikom abụọ ndị a mụụrụ gị n’ala Ijipt tupu mụ abịakwute gị n’Ijipt ebe a, ha bụ nke m.+ Ifrem na Manase ga-abụ nke m dị ka Ruben na Simiọn.+
14 Ụmụ Josef wee sị Jọshụa: “Gịnị mere ala i nyere anyị site n’ife nza ji bụrụ otu ala,+ gịnịkwa mere i ji kenye anyị otu ala ka ọ bụrụ ihe nketa anyị, ebe anyị dị ọtụtụ n’ihi na Jehova agọziwo anyị ruo ugbu a?”+