Ọpụpụ 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ha ga-eji osisi akeshịa rụọ Igbe+ nke ga-adị kubit abụọ na ọkara n’ogologo, otu kubit na ọkara n’obosara nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu. Joshụa 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jọshụa wee gwa ndị nchụàjà, sị: “Burunụ igbe ọgbụgba ndụ+ ahụ butere ndị Izrel ụzọ.” Ha wee buru igbe ọgbụgba ndụ ahụ wee butere ha ụzọ. Ọrụ Ndịozi 7:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Nna nna anyị hà, bụ́ ndị ọzọ nwetara ya, bubakwara ya, ha na Jọshụa,+ n’ala ahụ nke bụ́ nke ndị mba ọzọ,+ bụ́ ndị Chineke chụpụrụ n’ihu nna nna anyị hà.+ Ọ dịgidere n’ebe a ruo n’ụbọchị Devid.
10 “Ha ga-eji osisi akeshịa rụọ Igbe+ nke ga-adị kubit abụọ na ọkara n’ogologo, otu kubit na ọkara n’obosara nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu.
6 Jọshụa wee gwa ndị nchụàjà, sị: “Burunụ igbe ọgbụgba ndụ+ ahụ butere ndị Izrel ụzọ.” Ha wee buru igbe ọgbụgba ndụ ahụ wee butere ha ụzọ.
45 Nna nna anyị hà, bụ́ ndị ọzọ nwetara ya, bubakwara ya, ha na Jọshụa,+ n’ala ahụ nke bụ́ nke ndị mba ọzọ,+ bụ́ ndị Chineke chụpụrụ n’ihu nna nna anyị hà.+ Ọ dịgidere n’ebe a ruo n’ụbọchị Devid.