Diuterọnọmi 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ị ga-achọgharịkwa ma sie imi n’ala, jụọkwa ase nke ọma;+ ọ bụrụkwa na o doo anya na ihe ahụ bụ eziokwu, na e mere ihe arụ a n’etiti unu, Joshụa 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Nke a bụ ihe nzukọ Jehova dum+ kwuru, ‘Gịnị bụ omume ekwesịghị ntụkwasị obi+ nke a unu mesoro Chineke Izrel site n’ịkwụsị+ taa iso Jehova, site n’iwuru onwe unu ebe ịchụàjà,+ ka unu wee nupụrụ Jehova isi taa? Ndị Efesọs 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 kwụsịkwanụ iso ha na-ekere òkè+ n’ọrụ ndị na-adịghị amị mkpụrụ bụ́ ndị dịịrị ọchịchịrị,+ ma, kama nke ahụ, ọbụna na-akatọnụ+ ha,
14 ị ga-achọgharịkwa ma sie imi n’ala, jụọkwa ase nke ọma;+ ọ bụrụkwa na o doo anya na ihe ahụ bụ eziokwu, na e mere ihe arụ a n’etiti unu,
16 “Nke a bụ ihe nzukọ Jehova dum+ kwuru, ‘Gịnị bụ omume ekwesịghị ntụkwasị obi+ nke a unu mesoro Chineke Izrel site n’ịkwụsị+ taa iso Jehova, site n’iwuru onwe unu ebe ịchụàjà,+ ka unu wee nupụrụ Jehova isi taa?
11 kwụsịkwanụ iso ha na-ekere òkè+ n’ọrụ ndị na-adịghị amị mkpụrụ bụ́ ndị dịịrị ọchịchịrị,+ ma, kama nke ahụ, ọbụna na-akatọnụ+ ha,