Ndị Ikpe 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị: “M ga-eso gị gaa. Naanị na ọ bụghị gị ga-enweta otuto n’ihe a ị na-aga, n’ihi na ọ bụ nwaanyị+ ka Jehova ga-ewere Sisera resị.” Debora wee bilie soro Berak gaa Kidesh.+ Ndị Ikpe 5:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’agbata ụkwụ ya abụọ ka o ruru ala, ọ dara wee tọgbọrọ n’ala;N’agbata ụkwụ ya abụọ ka o ruru ala, ka ọ dara;N’ebe ahụ o ruru ala ka ọ dara bụrụ onye e meriri emeri.+
9 O wee sị: “M ga-eso gị gaa. Naanị na ọ bụghị gị ga-enweta otuto n’ihe a ị na-aga, n’ihi na ọ bụ nwaanyị+ ka Jehova ga-ewere Sisera resị.” Debora wee bilie soro Berak gaa Kidesh.+
27 N’agbata ụkwụ ya abụọ ka o ruru ala, ọ dara wee tọgbọrọ n’ala;N’agbata ụkwụ ya abụọ ka o ruru ala, ka ọ dara;N’ebe ahụ o ruru ala ka ọ dara bụrụ onye e meriri emeri.+