Abụ Ọma 68:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chụsaa ha dị ka ifufe si efesasị anwụrụ ọkụ;+Dị ka ọkụ si eme ka mgbá aṅụ gbazee,+Ka ndị ajọ omume laa n’iyi ghara ịnọkwa n’ihu Chineke.+ Abụ Ọma 83:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mee ha ihe i mere Midian,+ ihe i mere Sisera,+Ihe i mere Jebin+ n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn.+ Abụ Ọma 92:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi, Jehova,+N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi;+A ga-achụsasị ndị niile na-eme ihe ọjọọ.+
2 Chụsaa ha dị ka ifufe si efesasị anwụrụ ọkụ;+Dị ka ọkụ si eme ka mgbá aṅụ gbazee,+Ka ndị ajọ omume laa n’iyi ghara ịnọkwa n’ihu Chineke.+
9 N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi, Jehova,+N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi;+A ga-achụsasị ndị niile na-eme ihe ọjọọ.+