Abụ Ọma 110:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị gị+ ga-eji obi ha wepụta onwe ha+ n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha.+N’ịma mma nke ịdị nsọ gị,+ i nwere ìgwè ụmụ okorobịa gịNdị si n’afọ nke ụtụtụ dị nnọọ ka igirigi.+ Daniel 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ndị nwere nghọta ga na-enwu dị ka ìhè mbara igwe;+ ndị na-eme ka ọtụtụ ndị mmadụ bụrụ ndị ezi omume ga na-enwukwa+ dị ka kpakpando ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi. Matiu 13:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 N’oge ahụ, ndị ezi omume ga-enwu+ gbaa dị ka anyanwụ+ n’alaeze nke Nna ha. Onye nwere ntị, ya gee ntị.+
3 Ndị gị+ ga-eji obi ha wepụta onwe ha+ n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha.+N’ịma mma nke ịdị nsọ gị,+ i nwere ìgwè ụmụ okorobịa gịNdị si n’afọ nke ụtụtụ dị nnọọ ka igirigi.+
3 “Ndị nwere nghọta ga na-enwu dị ka ìhè mbara igwe;+ ndị na-eme ka ọtụtụ ndị mmadụ bụrụ ndị ezi omume ga na-enwukwa+ dị ka kpakpando ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.
43 N’oge ahụ, ndị ezi omume ga-enwu+ gbaa dị ka anyanwụ+ n’alaeze nke Nna ha. Onye nwere ntị, ya gee ntị.+