Ndị Ikpe 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị ha: “Soronụ m,+ n’ihi na Jehova enyefewo ndị iro unu, bụ́ ndị Moab, n’aka unu.”+ Ha wee soro ya gaa weghara ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe+ osimiri Jọdan ka ha wee nọchiere ndị Moab ụzọ, ha ekweghịkwa ka onye ọ bụla gafere.
28 O wee sị ha: “Soronụ m,+ n’ihi na Jehova enyefewo ndị iro unu, bụ́ ndị Moab, n’aka unu.”+ Ha wee soro ya gaa weghara ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe+ osimiri Jọdan ka ha wee nọchiere ndị Moab ụzọ, ha ekweghịkwa ka onye ọ bụla gafere.