Ndị Ikpe 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka oge na-aga, Abimelek+ nwa Jerọbel gakwuuru ụmụnne nne ya na Shikem+ wee malite ịgwa ha na ezinụlọ dum nke nna nne ya okwu, sị: 2 Samuel 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ònye gburu Abimelek+ nwa Jerọbeshet?+ Ọ́ bụghị nwaanyị nọ n’elu mgbidi tụọ ya aka nkume igwe nri,+ o wee nwụọ na Tibez?+ Gịnị mere unu ji jeruo mgbidi ahụ oké nso?’ sị ya, ‘Onye na-ejere gị ozi bụ́ Yuraya onye Het nwụkwara.’”+
9 Ka oge na-aga, Abimelek+ nwa Jerọbel gakwuuru ụmụnne nne ya na Shikem+ wee malite ịgwa ha na ezinụlọ dum nke nna nne ya okwu, sị:
21 Ònye gburu Abimelek+ nwa Jerọbeshet?+ Ọ́ bụghị nwaanyị nọ n’elu mgbidi tụọ ya aka nkume igwe nri,+ o wee nwụọ na Tibez?+ Gịnị mere unu ji jeruo mgbidi ahụ oké nso?’ sị ya, ‘Onye na-ejere gị ozi bụ́ Yuraya onye Het nwụkwara.’”+