Ndị Ikpe 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma iko ya nwaanyị nke bi na Shikem mụụrụ ya otu nwa nwoke. O wee gụọ ya Abimelek.+ Ndị Ikpe 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka oge na-aga, Abimelek+ nwa Jerọbel gakwuuru ụmụnne nne ya na Shikem+ wee malite ịgwa ha na ezinụlọ dum nke nna nne ya okwu, sị: Ndị Ikpe 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị niile nwe ala Shikem na ndị niile bi n’ụlọ Milo+ wee zukọta gaa mee Abimelek eze,+ n’akụkụ nnukwu osisi,+ bụ́ ogidi dị na Shikem.+
9 Ka oge na-aga, Abimelek+ nwa Jerọbel gakwuuru ụmụnne nne ya na Shikem+ wee malite ịgwa ha na ezinụlọ dum nke nna nne ya okwu, sị:
6 Ndị niile nwe ala Shikem na ndị niile bi n’ụlọ Milo+ wee zukọta gaa mee Abimelek eze,+ n’akụkụ nnukwu osisi,+ bụ́ ogidi dị na Shikem.+