Jenesis 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Sera wee nwụọ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn,+ n’ala Kenan,+ Ebreham wee bata ịkwara Sera ákwá arịrị na ibere ya ákwá. Joshụa 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O nyekwara Keleb+ nwa Jefọne òkè n’etiti ụmụ Juda dị ka iwu Jehova nyere Jọshụa si dị, ya bụ, Kiriat-aba (Aba nke a bụ nna Enak), ya bụ, Hibrọn.+ Joshụa 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee nye ha Kiriat-aba+ (Aba nke a bụ nna Enak),+ ya bụ, Hibrọn,+ nke dị n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu,+ nakwa ala ịta ahịhịa gbara ya gburugburu; Ndị Ikpe 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Juda wee gaa buso ndị Kenan bi na Hibrọn+ agha (aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba),+ ha wee gbuo Shishaị na Ahaịman na Talmaị.+
2 Sera wee nwụọ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn,+ n’ala Kenan,+ Ebreham wee bata ịkwara Sera ákwá arịrị na ibere ya ákwá.
13 O nyekwara Keleb+ nwa Jefọne òkè n’etiti ụmụ Juda dị ka iwu Jehova nyere Jọshụa si dị, ya bụ, Kiriat-aba (Aba nke a bụ nna Enak), ya bụ, Hibrọn.+
11 Ha wee nye ha Kiriat-aba+ (Aba nke a bụ nna Enak),+ ya bụ, Hibrọn,+ nke dị n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu,+ nakwa ala ịta ahịhịa gbara ya gburugburu;
10 Juda wee gaa buso ndị Kenan bi na Hibrọn+ agha (aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba),+ ha wee gbuo Shishaị na Ahaịman na Talmaị.+