Ndị Ikpe 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Maịka wee sị ya: “Ka mụ na gị biri, ghọọkwara m nna+ na onye nchụàjà,+ mụ onwe m ga na-akwụ gị mkpụrụ ego ọlaọcha iri n’otu afọ, na-enyekwa gị uwe na ihe oriri.” Onye Livaị ahụ wee banye n’ụlọ ya.
10 Maịka wee sị ya: “Ka mụ na gị biri, ghọọkwara m nna+ na onye nchụàjà,+ mụ onwe m ga na-akwụ gị mkpụrụ ego ọlaọcha iri n’otu afọ, na-enyekwa gị uwe na ihe oriri.” Onye Livaị ahụ wee banye n’ụlọ ya.