1O wee ruo n’oge ọ bụ ndị ikpe+ na-ekpe ikpe na ụnwụ+ dara n’ala Izrel, otu nwoke wee si na Betlehem+ nke dị na Juda gawa n’ala Moab+ ka ha biri dị ka ọbịa, ya na nwunye ya na ụmụ ya ndị ikom abụọ.
6 O wee bilie, ya na ndị nwunye ụmụ ya, wee si n’ala Moab lawa, n’ihi na ọ nọwo n’ala Moab nụ na Jehova echewo ihu ya n’ebe ndị ya nọ+ site n’inye ha nri.+