Rut 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Neomi wee sị nwunye nwa ya: “Ka Jehova, bụ́ onye na-ewepụghị obiọma*+ ya n’ebe ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ nọ,+ gọzie ya.”+ Neomi wee sị ya: “Nwoke ahụ bụ onye ikwu anyị.+ Ọ bụ otu n’ime ndị ga-agbara ihe anyị.”+ Ilu 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Obi mmadụ nwere ike ichepụta ụzọ ya,+ ma ọ bụ Jehova na-eduzi nzọụkwụ ya.+
20 Neomi wee sị nwunye nwa ya: “Ka Jehova, bụ́ onye na-ewepụghị obiọma*+ ya n’ebe ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ nọ,+ gọzie ya.”+ Neomi wee sị ya: “Nwoke ahụ bụ onye ikwu anyị.+ Ọ bụ otu n’ime ndị ga-agbara ihe anyị.”+