Abụ Ọma 51:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke, biko, mee ka m nwee obi dị ọcha,+Tinyekwa mmụọ ọhụrụ, nke iguzosi ike, n’ime m.+ Ilu 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nyefee ọrụ gị n’aka Jehova,+ atụmatụ gị ga-eguzosikwa ike.+ Ilu 20:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ijeụkwụ dimkpa si n’ebe Jehova nọ.+ Olee otú mmadụ ga-esi mata ụzọ nke ya?+ Jeremaya 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova, amaara m nke ọma na ụzọ mmadụ adịghị ya n’aka. Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya.+
23 Jehova, amaara m nke ọma na ụzọ mmadụ adịghị ya n’aka. Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya.+