Abụ Ọma 25:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Olee onye na-atụ egwu Jehova?+Ọ ga-ezi ya ụzọ ọ ga-ahọrọ.+ Ilu 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Amamihe nke onye maara ihe bụ ịghọta ụzọ ya,+ ma nzuzu nke ndị nzuzu bụ aghụghọ.+ Ilu 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Obi mmadụ nwere ike ichepụta ụzọ ya,+ ma ọ bụ Jehova na-eduzi nzọụkwụ ya.+