1 Samuel 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo na ngwa ngwa ọ gwasịrị Sọl okwu, e kekọtara+ mkpụrụ obi Jọnatan+ na mkpụrụ obi Devid, Jọnatan wee hụ ya n’anya dị ka mkpụrụ obi nke ya.+ 1 Samuel 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma ihe Devid dị Jọnatan nwa Sọl mma nke ukwuu.+ Ya mere, Jọnatan gwara Devid, sị: “Sọl nna m na-achọ igbu gị. Biko, kpachara anya n’ụtụtụ, nọrọ n’ebe zoro ezo, zookwa ezo.+
18 O wee ruo na ngwa ngwa ọ gwasịrị Sọl okwu, e kekọtara+ mkpụrụ obi Jọnatan+ na mkpụrụ obi Devid, Jọnatan wee hụ ya n’anya dị ka mkpụrụ obi nke ya.+
2 Ma ihe Devid dị Jọnatan nwa Sọl mma nke ukwuu.+ Ya mere, Jọnatan gwara Devid, sị: “Sọl nna m na-achọ igbu gị. Biko, kpachara anya n’ụtụtụ, nọrọ n’ebe zoro ezo, zookwa ezo.+