1 Samuel 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee sị: “Biko, onyenwe m! Dị nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ,+ onyenwe m, ọ bụ m bụ nwaanyị ahụ gị na ya guzo n’ebe a nke kpekuru Jehova ekpere.+ 1 Samuel 17:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ozugbo Sọl hụrụ Devid ka ọ na-aga ibuso onye Filistia ahụ agha, ọ jụrụ Abna+ onyeisi ndị agha, sị: “Abna, nwa ònye+ ka nwa okoro+ a bụ?” Abna wee zaa, sị: “Dị nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ, eze, amaghị m ma ọlị!”
26 O wee sị: “Biko, onyenwe m! Dị nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ,+ onyenwe m, ọ bụ m bụ nwaanyị ahụ gị na ya guzo n’ebe a nke kpekuru Jehova ekpere.+
55 Ozugbo Sọl hụrụ Devid ka ọ na-aga ibuso onye Filistia ahụ agha, ọ jụrụ Abna+ onyeisi ndị agha, sị: “Abna, nwa ònye+ ka nwa okoro+ a bụ?” Abna wee zaa, sị: “Dị nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ, eze, amaghị m ma ọlị!”