2 Samuel 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Devid wee sị: “Ọ̀ dị onye ọzọ fọdụrụ n’ụlọ Sọl, ka m wee gosi ya obiọma*+ n’ihi Jọnatan?”+ 2 Samuel 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, eze nweere Mefiboshet+ nwa Jọnatan nwa Sọl ọmịiko n’ihi iyi Devid na Jọnatan nwa Sọl ji aha Jehova ṅụọ.+
7 Otú ọ dị, eze nweere Mefiboshet+ nwa Jọnatan nwa Sọl ọmịiko n’ihi iyi Devid na Jọnatan nwa Sọl ji aha Jehova ṅụọ.+