-
2 Samuel 9:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 Ị ga na-akọrọ ya ala, gị na ụmụ gị na ndị na-ejere gị ozi, ị ga na-ewetakwa ihe ubi, ọ ga-abụkwa ihe ndị niile bụ́ ndị ezinụlọ nwa nwa nna gị ukwu ga na-eri, ha ga na-erikwa nri; ma Mefiboshet, nwa nwa nna gị ukwu, ga na-eri nri na tebụl mụ mgbe niile.”+
Zaịba nwere ụmụ ndị ikom iri na ise na mmadụ iri abụọ na-ejere ya ozi.+
-