1 Samuel 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jọnatan na Devid wee gbaa ndụ,+ n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya dị ka mkpụrụ obi nke ya.+ 1 Samuel 20:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Jọnatan wee sị Devid: “Laa n’udo,+ ebe anyị ṅụworo iyi,+ anyị abụọ, n’aha Jehova, sị, ‘Ka Jehova bụrụ onye akaebe n’etiti mụ na gị nakwa n’etiti ụmụ m na ụmụ gị ruo mgbe a na-akaghị aka.’”+ Devid wee bilie lawa, Jọnatan wee bata n’obodo.
42 Jọnatan wee sị Devid: “Laa n’udo,+ ebe anyị ṅụworo iyi,+ anyị abụọ, n’aha Jehova, sị, ‘Ka Jehova bụrụ onye akaebe n’etiti mụ na gị nakwa n’etiti ụmụ m na ụmụ gị ruo mgbe a na-akaghị aka.’”+ Devid wee bilie lawa, Jọnatan wee bata n’obodo.