-
Ọrụ Ndịozi 16:36Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
36 Ya mere, onye ahụ na-elekọta ụlọ mkpọrọ kọọrọ Pọl ihe ha kwuru, sị: “Ndị nduzi obodo ezitewo ndị mmadụ ka a tọhapụ unu abụọ. Ya mere, ugbu a, pụtanụ gawara onwe unu n’udo.”
-